James 4:6

6Ma ọ na-enye anyị amara karịa. Ya mere, Akwụkwọ nsọ ji sị,

“Chineke na-eguzo imegide ndị na-ebuli onwe ha elu,
ma ọ na-enye ndị dị umeala nʼobi amara.” a
Copyright information for IboBIU